The Money歌词由Antivyruz&Double Silencer演唱,出自专辑《The Money》,下面是《The Money》完整版歌词!
The Money歌词完整版
Hee
Calhmeantivyruz
You don't know !!!!!
Ina anu ya !
(Antivyruz )
Verse 1
Imana men no na mgbago
Hana eri ego Maka osugo
Onwelo Ndi na ebe uria
onwelo Ndi na asina obago
Life adilokwa easy mana onwelo Ndi na asi na odigo
Ebe obuna ihuru hicha Anya jide obi go
Chorus :
Anyi na acho the money obulo egwu umuazi o
Anyi bata na iru oru adilo ene Anya na azuo
Anyi na acho the money forward forward ka anyi na aga no matter wetin happen anyi adilo eme aka azuo.
X2
Adilo akpo oga NA Express
Ncho Ina eye Gold necklace
Ichu ego adilo easy
idilo ako money inwelo sense
Guys ji ego new sense
onye ji ego new mens
Gbagharia na ogbe without money edobegi ebe edobe the rest
Chuba the money now
Brother gba mgbo now
Bute the money your name adikwa loud
Okwa onye ji ego kpa isi aga asi na odikwa allowed
Mana onye ejilo kpa isi aga asi na obukwa tout.
Asi na obu tout .
Gba mgbo Gina pastor kwusi ime argument tithe.
Brother gbambo Gina landlord kwusi ime argument rent
Ibute the Money isolu nolu ofuma na enye others hint
Boss boss ana ada mgbe obuna iga fe na ime street
Chorus :
Anyi na acho the money obulo egwu umuazi o
Anyi bata na iru oru adilo ene Anya na azuo
Anyi na acho the money forward forward ka anyi na aga no matter wetin happen anyi adilo eme aka azuo.
X2
Double silencer
Verse 2:
Umu iyoo yoo
yoo yoo
Ijilo ego zoo
zoo zoo
Odogwu bulu ego bata na meeting onwelo ihe oga ekwu umunna ga asi ya kwulu oto ka ikwuo
kwuo kwuo
Onye ejilo ego adilo azakwanu ebiigggg
Brother onwelo afia igo lu isi ka adonye gi receipt
Iriro nri italo anu Ina acho ka enye gi toothpick
Aga etigi ife gosi ebe igaesikwa exiiit
Heee
Ihuna vum kam MMA karia statement
Onye na ekwu okwu ekwusigo ogaranya na eme investment
Okwa onye ji ego new okwuo ooo
Onye ji ego nwe okwuo
Okwa onye ji ego nwe MBA oo
Onye ji ego nwe MBA
Men na agba mbo
Agbacha mbo agbata nu ihe di MMA
Chorus :
Anyi na acho the money obulo egwu umuazi o
Anyi bata na iru oru adilo ene Anya na azuo
Anyi na acho the money forward forward ka anyi na aga no matter wetin happen anyi adilo eme aka azuo.
X2
Outro