AKWUNA歌词由FORSALE DE FUNNY&Blessed Musa演唱,出自专辑《AKWUNA》,下面是《AKWUNA》完整版歌词!
AKWUNA歌词完整版
INTRO
_Haah! Forsale De Funny , blessed Musa nokwa here oo
_Akwuna ka ana gba, Oburu akwukwo ka ana agu
_Akwuna ka ana gba , 30k ralu mmadû ato
_Akwuna ka ana agba , Oburu akwukwo ka ana agu,
AKwuna ana gba nwanne ichoka akoru gi ako
Hook
Amaka wetaru admissions na akuzi Ike papapa
Sonso 5k ojape itaya yayaya
Onye obuna choba iru chukwu maka uwa na acho ikpu
Forget zie sugar daddy ndi choro iwu na enu ikpu
First Verse _
Last year amaka buyerum infection, sim Forsale that is my love and affection , Kam gwa unu Eziokwu ife ataka gom amu , Doctor sim na mwe iwe nwere mma befu amu
Second Verse
_ chetekwa na Std is real , HIV is real , ibute nke iga ibute mgbe ahu ka agada gi ga ewete , ibata mogambo , mogambo di na ime okpoko, okpoko di na ime Onitsha umu nwa ga atagi ka abacha
OUTro
_Forsale walahi talahi , wahala talahi , Blessed Musa Ike gwuru oo mama aga na Eri ihe na ayu ihe, eeeeh Braz I see you