Akwa Ego歌词由Benzy_wgt&DennyB演唱,出自专辑《Akwa Ego》,下面是《Akwa Ego》完整版歌词!
Akwa Ego歌词完整版
E no Dey hard!
Dukah dukah
E Dey body!
Igaamazinaa
Dukah!!
Kam bulu onwem gbagobe
Abuja jee gwagwalada (eeii)
Kam bulu onwem je chuba ego
Cos ejim nwa n'aka
(Kam jee nagba mbo)
Cos if I no get money
Nwanne m oga ebum aka
Ifu afufu ana atalu ego
My brother O ga agu gi akwa
Nwanne ifu afufu
Ana atalu ego u go fall
Ifu akwa ana ebelu ego.u go kwere
Ife Anya na afu maka ihi ego
Ifu mkpu ana etilu ego
We go there!
Ichena odiro afia aru?
Atupado oru, bute mgbada
Tuo ya format oju na omankwu ugwo
Ichena odiro aba aru?
The rainy days anyi di pennyless
Pocket m di celibate
Nwanne ichena ona ato amu?
I put it all on God
Chukwu na edum
M na akpokukwe the gods
As we Dey hustle
I dey carry my cross
Hapukwa my cut!
Igaamazinaa
Kam bulu onwem gbagobe
Abuja jee gwagwalada .(yes o)
Kam bulu onwem je chuba
Ego cos ejim nwa n'aka
(Kam jee nagba mbo)
Cos if I no get money
Nwanne m oga ebum aka
(Eww ije nwoke)
Ifu afufu ana atalu ego
My brother O ga agu gi akwa
Nwanne ifu afufu ana
Atalu ego u go fall
Ifu akwa ana ebelu ego.u go kwere
Ife Anya na afu maka ihi ego...
Ifu mkpu ana etilu ego
Esim from two legs
Wee banye ukwu n'ano
Mana them be no see me
Kam eyi camou
Kita mburu bata villa
Fana ekilim ka seeker
All them niggas going
Far mana agalum far more
Mana ngwa gi ife anya fulu then
Fa nyelu anyi pencil
Even ma mgbe anyi zulu pen
Nna Ekene ndi gbalu m oji
Kita fa na enyem oji
Okwa maka nwoke na asu ka gen
Nwanne ifu afufu
Ana atalu ego u go fall
Ifu akwa ana ebelu ego.u go kwere
Ife Anya na afu maka ihi ego
Ifu mkpu ana etilu ego
Extraodinaire