ADA (Explicit)歌词由Lavy演唱,出自专辑《ADA (Explicit)》,下面是《ADA (Explicit)》完整版歌词!
ADA (Explicit)歌词完整版
Ada nwere ego bata n'obi ebunye ya oche
Nke na enwero ego bata n'obi anara ya oche
Tuo ya aha mkpomkpo Ada
Onye akuko ijebekwa ana
Ibiara acho ihe iga-eri
I believe money stop nonsense
Wether they like it or not I pray my money must make sense
Dollar and pounds di essence
So when I'm on my way police won't ask me wey my lisense
That's why everyday I'm binding poverty, there is no time for wasting
Money more money I'm praying for nkem akonam Oh Lord
Paper-work, Money-work, never-the-less it's time to work
Ma iru oru, ma itu oru, ma iku oru ha ncha bu oru
As long as the paper to chase is there
People na a gather to make it there
Day by day balling na-eme there
Ke ife Ina echezi? ga bute ya there
Ada di mma imakwanu way
Inwe ego idi ohanaeze mma
Obalugi Ina afu ka Ina enwe so names
Maka na onye ji ego nwere onu
Mmekasi mmekasi abulu ur name
I bata ozigbo ana etugi
(Chrous)
Ada eze oyibo abatana
Ada na-eri ukwu anu!
Ojemba enwe iro
Ada na-eri ukwu anu!
Onu na ekwuruora
Ada na-eri ukwu anu!
Ada di ora mma
Ada na-eri ukwu anu!
Tubenu ya Ada na-eri ukwu anu
Ada na-eri ukwu anu!
Ada na-eri ukwu anu
Ada na-eri ukwu anu!
Tubenu ya Ada na-eri ukwu anu
Ada na-eri ukwu anu!
Ada na-eri ukwu anu
Ada na-eri ukwu anu!
Umuasa jee chuo ego makana fine girl no dey reign again
Inwee nwoke nwee ego maka ighoro born again in poverty what a name?
Nonentity! what a name?
Less quality!
Inoro odika mmadu anoro
Mana inwee the money menwuru ihe
Ibata ozigbo iwusaa!
Ana eme one imesaa!
Kpote the money money fesaa!
Haters ana aza gi yes ma
Mara na enwere Ada nwee ada
Nwe Adanne, nwe Adanna
Nwe Adaobi, nwe Adaeze
Mana nke mbu bu Ada adaada!
C.E.O Jessy Designs
Ada na-eri ukwu anu!
Senator Uche Ekwunife
Ada na-eri ukwu anu!
Amanda Adiche bu oke Ada
Ada na-eri ukwu anu!
Her Excellency Nonye Soludo
Ada na-eri ukwu anu!
Lolo Nze Ezeomenyiriora
Ada na-eri ukwu anu!
Lolo Ichie Ezechikwado
Ada na-eri ukwu anu!
Nkeiru Chioke Enyinwanyi
Ada na-eri ukwu anu!
Umuada Igbo nile!
Ada na-eri ukwu anu!