Hustlers歌词由Zyno演唱,出自专辑《Street Goes To Church》,下面是《Hustlers》完整版歌词!
Hustlers歌词完整版
Nameless is the one
Eeih
Otua otua
Anakpom zyno
Wooo
Anabalu agu mba
Nwanne onye nta anagbaka
Ijilo ego analu aka
Ifugo men bu oti mbadamba (ego ma uzo)
Ana analu Ewu aka
Inachu mgbada ina alulu ula (na ebe kwanu)
Ijilo ego analu aka
Ifugo men bu oti mbadamba
Wooo
G wagon lexus na amg
Ego nwoke dikwa very pretty
Umu Asa 4 nogodu pending
After the raggae play the blues manchi
My g guard sitting pretty (pretty)
Ije Nweke aburo jide ka iji
Jee juo all my men na turkey
Ifuna itu olu adirokwanu easy
Eiihh Ndi ego (HUSTLERS)
Men na eme ife ego (Hustlers hustlers
Okwu ego (HUSTLERS)
Men na ekwu okwu ego (Hustlers hustlers)
Iji ego ?(Hustlers)
Isolu men na eme ife ego.. (hustlers hustlers
Ite ego hustlers. Okeite men ji ebu ego (hustlers hustlers
Ana akwata the money na ghana must go(Ghana must go)
my neck okwa silver mao gold
Ana ekesa the money bundle maobu roll
Billionaire onye ji cash tuoluya vote
Adikwam mean for business (ONLY)
Nwanne kenelum my men
All my guys wey dey do well
Sina ime nkpor we out here
Aku na esi obi ike eeh
Ndi mgbu amam menwumu ife
Makana nwoke butelu ike
Ndi ajo mmuo eme nwulo ife (chacha)
Ima mgbe men chobalu ife (otego)
Mgbe Umu nwa na etekwam ule
Nwoke now na aguzi na pounds
Ona aguzi na dollars
Nwoke menwulu ife (imakwa
G wagon lexus na amg
Ego nwoke dikwa very pretty
Umu Asa 4 nogodu pending
After the raggae play the blues manchi
My g guard sitting pretty (pretty)
Ije Nweke aburo jide ka iji
Jee juo all my men na turkey
Ifuna itu olu adirokwanu easy
Eiihh Ndi ego (HUSTLERS)
Men na eme ife ego (Hustlers hustlers
Okwu ego (HUSTLERS)
Men na ekwu okwu ego (Hustlers hustlers)
Iji ego ?(Hustlers)
Isolu men na eme ife ego.. (hustlers hustlers
Ite ego hustlers. Okeite men ji ebu ego (hustlers hustlers
Anabalu agu mba
Nwanne onye nta anagbaka
Ijilo ego analu aka
Ifugo men bu oti mbadamba (hustlers hustlers
Ana analu Ewu aka
Inachu mgbada ina alulu ula (na ebe kwanu)
Ijilo ego analu aka
Ifugo men bu oti mbadamba (hustlers hustlers
Ego ma uzo ibu a hustler
Eeh
Ibu a hustler
Istanbul money ibu a hustler
Eeh ibu a hustler