Imakwa歌词由Zyno演唱,出自专辑《Street Goes To Church》,下面是《Imakwa》完整版歌词!
Imakwa歌词完整版
Nameless is the one
Wooo Otuah otua
Topboy n’ime ogbe
Eiih zyno
Enwekwa things nnadiba eme
Nwee tins nna diba eche
Nwee psalms nnadiba ekpe
Nwekwanu place nna Adiba eje
My tools na adikwa holy as fuck
Bomb all night yili my milly huns
All my life anakpom top boy
Muah abulokwa babe na eyi crop top eeih
Before nnyekwagi my time
Malu na iga ejikwa my price
Afia ogbe adi enwee discount
On prayers all day for the bag
Kala mbu na aka bu ak47
Chapletm nonum 24/7
Obulo then ego na a change level
Iga eji long knife to dine with devil
asagi na entekwam head
O eziokwu adima pretend
Ibia ogbem ifuna enwem men
Men na anya Mercedes Benz
Njide update I Dey show some love
Kung fu man I Dey fly on top
No free shows nna egolu akpo
Maka men bu don don don
Ona Imazi (Imakwa)
Ona Imazi (Imakwa )
Ona Imazi
(imakwa imakwa imakwa )
Ona Imazi (Imakwa)
Ona Imazi (Imakwa )
Ona Imazi
(imakwa imakwa imakwa )
Ijikwa the cash ?
Secure the bag
Ball in dekash
Imakwa imakwa imakwa
Ikana ese loud?
Ebe ndi eke Bia yard
Akpa gi abu cash
Imakwa imakwa imakwa
Otua otua
See
Ebem si bu ogbee
Abia na ife ego nkponye na oge
Never forget days ina ebu obe for the bag
Kita eche na ibu oke ite
Imana ije nwoke abulo tik tok
Maka ife nwoke choo bu ego Igwe
Achom udi ego nga enwete kanasim jiri nwayo ka nwanyi di ime
My eyes di clean ka hygiene
Evil things ghat nothing on me
Jesus boy prayer bu my key
Mga atuolu nwanne till I win
Adim acho mmadu mmadu achomam
Adim afu mmadu mmadu afunam
OTB only the brothers adim acho okwu yabu nkem akonam
Otua otua
Gwa umu ogbem na anyi ga enwete joy
Steady working cash out bu must
Ifugo ebe ana agba egbe na club
Anyi cho inwete more
Cos Daily we putting work
Ona Imazi (Imakwa)
Ona Imazi (Imakwa )
Ona Imazi
(imakwa imakwa imakwa )
Ona Imazi (Imakwa)
Ona Imazi (Imakwa )
Ona Imazi
(imakwa imakwa imakwa )