笨鸟先飞
我们一直在努力
2025-01-23 01:38 | 星期四

Quimbombó歌词-Onyeka Nwelue

Quimbombó歌词由Onyeka Nwelue演唱,出自专辑《Quimbombó》,下面是《Quimbombó》完整版歌词!

Quimbombó歌词

Quimbombó歌词完整版

This is the time to party

Get your dancing shoes on

Let’s dance

Everyone

Everyone

As we say in Igbo,

Okwuru anaghi aka Onye kuru ya

Woman wey wan get pregnant, no dey wear pant o

Atuola omara, omara

Atuola ofeke, ofe nye isi na ohia

This is the time to celebrate

No mourning, no cry and no war

Quimbombó (3x)

Everybody like Quimbombó

Quimbombó (3x)

Everybody chop Quimbombó

Oji awụ akwacha olu ndi mụọ egema ntị.

Atụchaa aja ma ahugh abụba ọkụkọ ihe mere bee ndi mụọ.

Oke diba chuọ aja ya adika owere ya nye ndi mụọ na aka.

Asị Onye hụrụ nga ọkụkọ na avọ nshi ya chupu ya na ihi na amaghi onye ga ata akpirikpa ụkwụ ya.

Asị Nwata erugi eru wara ọgọdọ, ọgọdọ awuchie anya.

Asị Otu onye gba izu ya egbuo ọchu.

Asị Izu ka mma na nne ji.

Move on

Asị Adigh nwoke ga ekpu nna ya uzọ amụta ọpara.

Asị Ma agwọ megh ihe oji wụrụ ụmụaka ewere ya kee nkụ kpọ ya eriri.

Asị Odi njọ onye bi na osimiri iji asụ akwọ aka.

Asị Osimiri atụ ntụ onye ana ekiri ekiri adigh mma itụ ntụ.

Asị Onye fee eze ,eze eruo ya aka.

Na ihi na ọwụ ofeke kwatuo onye nze ya ewere otu ehi were kpolite ya ma onye kwatuo onye nze ewere ilu igbo were kulite onye nze.

Asị Nwanyi maka di ya na ụzọ ihe chere di ya ewere ya

未经允许不得转载 » 本文链接:http://www.benxiaoben.com/efab9VVA9BgxXUgMNDw.html

相关推荐

  • Don’t Color Me Black歌词-Onyeka Nwelue

    Don’t Color Me Black歌词-Onyeka Nwelue

    Don’t Color Me Black歌词由Onyeka Nwelue演唱,出自专辑《Don’t Color Me Black》,下面是《Don’t Color Me Black》完整版歌词! Don’t Color Me Black歌词...

  • Hoye Mama II (The Return) (Original Mix)歌词-Diephuis&Eastar

    Hoye Mama II (The Return) (Original Mix)歌词-Diephuis&Eastar

    Hoye Mama II (The Return) (Original Mix)歌词由Diephuis&Eastar演唱,出自专辑《Hoye Mama II (The Return)》,下面是《Hoye Mama II (The Return) (Original ...

  • Adhkhuli Aankhon Se歌词-Madmast

    Adhkhuli Aankhon Se歌词-Madmast

    Adhkhuli Aankhon Se歌词由Madmast演唱,出自专辑《Adhkhuli Aankhon Se》,下面是《Adhkhuli Aankhon Se》完整版歌词! Adhkhuli Aankhon Se歌词完整版 Main do...

  • 海绵宝宝逗派大星哭 (cover: 风兮|苏可可)歌词-坨同学

    海绵宝宝逗派大星哭 (cover: 风兮|苏可可)歌词-坨同学

    海绵宝宝逗派大星哭 (cover: 风兮|苏可可)歌词由坨同学演唱,出自专辑《坨同学翻唱集(六)》,下面是《海绵宝宝逗派大星哭 (cover: 风兮|苏可可)》完整版歌词!...

  • Hold Forever歌词-Go Back To The Zoo

    Hold Forever歌词-Go Back To The Zoo

    Hold Forever歌词由Go Back To The Zoo演唱,出自专辑《Shake A Wave》,下面是《Hold Forever》完整版歌词! Hold Forever歌词完整版 Hold Forever - Go Back t...